DOWNLOADS ; LYRICS | Flavour – Awele Ft. Umu Obiligbo


Image result for flavour awele


    Click to DOWNLOAD

    Okwa mu na chim so aga
    Onyinye chukwu nyelemu kamu ji bia
    Chiomma mme Okwa mu na gi so aga
    Ewume Ewume
    Ogono ndu kam ziga, Okwa ya ka-anghi na anyo
    Anyomu Anyomu, Wisdom And Understanding Okwa ya ka-anghi na ayo
    Ogbajuo Dolu Obu onye kam mu ga-akponu ooo
    Akwa alili kam mu nebe nebe, Ije Uwa muoooo Okwa mu na chimu so aga
    Ije awale okwa ya ka anyi na ayo
    [Chorus]
    Aniy Jebe Jebe Ahaaaa
    Anyi Naba Naba Ije Awaele
    Ofu Obi Ka-anyi ji eje
    [Umu Obligbo]
    Mewu Mewu Oka Uwa si adi oo, Imalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si elu
    Imakwana anyi na aku egwu, Umu Obiligbo na Flavour, Ijele nwa mama Ina anu ka egwu nara
    Ehie Ehieeee,
    Ehie Ehieeee.
    Ehie Ehieeee,
    Ehie Ehieeee.
    Amara welele ka anyi netio Ehie Ehieee
    [Flavour]
    Mu na chimu so looooo
    Ebele bialije ga-ana

    Anyi yi jewe ejewe Ije awele
    Anyi Laba Alaba Ije awele







No comments: